Diuterọnọmi 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+ Jeremaya 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị nche nọ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu ga-eti mkpu, sị, ‘Bilienụ, ka anyị gbagoo Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+ Zekaraya 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ime mba niile ndị na-ebuso Jeruselem agha+ ga na-agbago site n’afọ ruo n’afọ+ ịga kpọọrọ Eze,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala, na ime ememme ụlọ ndò.+
16 “Ugboro atọ n’afọ ka ndị ikom gị niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ:+ n’ememme achịcha na-ekoghị eko+ nakwa n’ememme izu+ nakwa n’ememme ụlọ ndò,+ ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.+
6 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị nche nọ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu ga-eti mkpu, sị, ‘Bilienụ, ka anyị gbagoo Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+
16 “Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ime mba niile ndị na-ebuso Jeruselem agha+ ga na-agbago site n’afọ ruo n’afọ+ ịga kpọọrọ Eze,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala, na ime ememme ụlọ ndò.+