1 Samuel 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụkwa otú ahụ ka ọ na-eme kwa afọ,+ mgbe ọ bụla ọ gara n’ụlọ Jehova.+ Otú ahụ ka ọ na-akpasu ya iwe, nke na-eme ka ọ na-akwa ákwá ma ghara iri nri. Aịzaya 66:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ọ ga-erukwa na malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike, anụ ahụ́ niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru.
7 Ọ bụkwa otú ahụ ka ọ na-eme kwa afọ,+ mgbe ọ bụla ọ gara n’ụlọ Jehova.+ Otú ahụ ka ọ na-akpasu ya iwe, nke na-eme ka ọ na-akwa ákwá ma ghara iri nri.
23 “Ọ ga-erukwa na malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike, anụ ahụ́ niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru.