13 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-afụ opi ike,+ ndị na-ala n’iyi n’ala Asiria+ na ndị a chụsara achụsa n’ala Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala+ n’ugwu nsọ nke dị na Jeruselem.+
15 “E bukọrọwo ihe Moab, e busowo obodo ya dị iche iche agha.+ E gbuwo ụmụ okorobịa ha a họrọ ahọ,’+ ka Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru.+