Abụ Ọma 95:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+ Zekaraya 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ime mba niile ndị na-ebuso Jeruselem agha+ ga na-agbago site n’afọ ruo n’afọ+ ịga kpọọrọ Eze,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala, na ime ememme ụlọ ndò.+
6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+
16 “Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ime mba niile ndị na-ebuso Jeruselem agha+ ga na-agbago site n’afọ ruo n’afọ+ ịga kpọọrọ Eze,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala, na ime ememme ụlọ ndò.+