Levitikọs 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa nke a bụ ụbọchị ememme ụlọ ndò a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa.+ Nehemaya 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee chọpụta na e dere n’iwu ahụ Jehova nyere site n’aka Mozis+ na ụmụ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò+ n’oge ememme a nke a na-eme n’ọnwa nke asaa,+ Jọn 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, ememme ndị Juu, bụ́ ememme ụlọikwuu,+ na-eru nso.
34 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa nke a bụ ụbọchị ememme ụlọ ndò a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa.+
14 Ha wee chọpụta na e dere n’iwu ahụ Jehova nyere site n’aka Mozis+ na ụmụ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò+ n’oge ememme a nke a na-eme n’ọnwa nke asaa,+