Levitikọs 23:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ bụ n’ụlọ ndò ka unu ga-ebi ruo ụbọchị asaa.+ Ụmụ afọ Izrel niile ga-ebi n’ụlọ ndò,+ Diuterọnọmi 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị. Zekaraya 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ime mba niile ndị na-ebuso Jeruselem agha+ ga na-agbago site n’afọ ruo n’afọ+ ịga kpọọrọ Eze,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala, na ime ememme ụlọ ndò.+ Jọn 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, ememme ndị Juu, bụ́ ememme ụlọikwuu,+ na-eru nso.
13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị.
16 “Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ime mba niile ndị na-ebuso Jeruselem agha+ ga na-agbago site n’afọ ruo n’afọ+ ịga kpọọrọ Eze,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala, na ime ememme ụlọ ndò.+