Abụ Ọma 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”+“Ọ bụ Jehova bụ́ onye dị ike ma nwee ume,+Jehova onye bụ́ dike n’agha.”+ Abụ Ọma 103:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gọzienụ Jehova, unu ụsụụ ndị agha ya niile,+Unu ndị ozi ya, ndị na-eme uche ya.+
8 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”+“Ọ bụ Jehova bụ́ onye dị ike ma nwee ume,+Jehova onye bụ́ dike n’agha.”+