47 Ìgwè mmadụ a dum ga-amara na Jehova adịghị eji mma agha ma ọ bụ ube eweta nzọpụta,+ n’ihi na ọ bụ Jehova nwe agha a,+ ọ ga-enyefekwa unu n’aka anyị.”+
15 O wee sị: “Geenụ ntị, Juda dum na unu ndị bi na Jeruselem, tinyere Eze Jehọshafat! Nke a bụ ihe Jehova gwara unu, ‘Unu atụla egwu,+ unu amakwala jijiji n’ihi nnukwu ìgwè mmadụ a; n’ihi na agha a abụghị nke unu, kama ọ bụ nke Chineke.+
17 O wee yiri ezi omume dị ka uwe agha,+ kpurukwa okpu agha nke nzọpụta n’isi ya.+ O yiiri uwe ịbọ ọbọ,+ werekwa ịnụ ọkụ n’obi kpuchie onwe ya dị ka uwe elu na-enweghị aka.+