Diuterọnọmi 32:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+ Abụ Ọma 94:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 94 Gị Chineke nke na-abọ ọbọ, bụ́ Jehova,+Chineke nke na-abọ ọbọ, nwuo dị ka ìhè!+ Ndị Hibru 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi na anyị maara onye ahụ nke kwuru, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ”;+ ọ sịkwara: “Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.”+
35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+
30 N’ihi na anyị maara onye ahụ nke kwuru, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ”;+ ọ sịkwara: “Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.”+