Diuterọnọmi 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “M wee sị unu, ‘Unu amala jijiji, unu atụkwala egwu n’ihi ha.+ Joshụa 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla egwu n’ihi ha,+ n’ihi na ụdị ugbu a echi, m ga-enyefe ha niile n’aka Izrel ka ha gbuo ha. Ị ga-ese ịnyịnya ha akwara,+ ị ga-esurekwa ụgbọ ịnyịnya ha n’ọkụ.”+ 2 Ihe E Mere 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla egwu,+ unu atụkwala ụjọ+ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya;+ n’ihi na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.
6 Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla egwu n’ihi ha,+ n’ihi na ụdị ugbu a echi, m ga-enyefe ha niile n’aka Izrel ka ha gbuo ha. Ị ga-ese ịnyịnya ha akwara,+ ị ga-esurekwa ụgbọ ịnyịnya ha n’ọkụ.”+
7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla egwu,+ unu atụkwala ụjọ+ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya;+ n’ihi na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.