Joshụa 11:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova wee sị Joshụa: “Atụla ha egwu,+ n’ihi na n’ụdị oge a echi, m ga-enyefe ha niile n’aka ndị Izrel ka ha gbuo ha. Ị ga-ese ịnyịnya ha akwara,+ gbaakwa ụgbọ ịnyịnya ha ọkụ.”
6 Jehova wee sị Joshụa: “Atụla ha egwu,+ n’ihi na n’ụdị oge a echi, m ga-enyefe ha niile n’aka ndị Izrel ka ha gbuo ha. Ị ga-ese ịnyịnya ha akwara,+ gbaakwa ụgbọ ịnyịnya ha ọkụ.”