1 Ndị Eze 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Abụ Ọma 148:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Toonụ ya, unu ndị mmụọ ozi ya niile.+Toonụ ya, unu ụsụụ ndị agha ya dum.+ Aịzaya 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ihe ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, Dike nke Izrel,+ kwuru bụ: “Lee! M ga-enwere onwe m pụọ n’aka ndị na-emegide m, m ga-abọkwara onwe m ọbọ+ n’ahụ́ ndị iro m.+ Luk 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Na mberede, ndị mmụọ ozi bịakwutere mmụọ ozi ahụ n’ìgwè dị ka ụsụụ ndị agha,+ na-eto Chineke,+ sị:
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
24 Ya mere, ihe ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, Dike nke Izrel,+ kwuru bụ: “Lee! M ga-enwere onwe m pụọ n’aka ndị na-emegide m, m ga-abọkwara onwe m ọbọ+ n’ahụ́ ndị iro m.+
13 Na mberede, ndị mmụọ ozi bịakwutere mmụọ ozi ahụ n’ìgwè dị ka ụsụụ ndị agha,+ na-eto Chineke,+ sị: