Jenesis 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E wee kechaa eluigwe na ụwa na ihe niile dị n’ime ha.+ Jeremaya 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 gị Onye na-egosi ọtụtụ puku mmadụ obiọma,*+ onye na-ewere ụgwọ njehie nke ndị bụ́ nna kwụọ ụmụ ha* ndị ga-anọchi ha,+ gị ezi Chineke, Onye ukwu,+ Dike,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha+ bụ aha gị,+ Jud 14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+
18 gị Onye na-egosi ọtụtụ puku mmadụ obiọma,*+ onye na-ewere ụgwọ njehie nke ndị bụ́ nna kwụọ ụmụ ha* ndị ga-anọchi ha,+ gị ezi Chineke, Onye ukwu,+ Dike,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha+ bụ aha gị,+
14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+