Nehemaya 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha wee chọpụta na e dere n’Iwu ahụ Jehova si n’aka Mosis nye ndị Izrel na ha ga-ebi n’ụlọ ndò n’oge ememme ha na-eme n’ọnwa nke asaa,+
14 Ha wee chọpụta na e dere n’Iwu ahụ Jehova si n’aka Mosis nye ndị Izrel na ha ga-ebi n’ụlọ ndò n’oge ememme ha na-eme n’ọnwa nke asaa,+