54 O wee ruo na ozugbo Sọlọmọn kpekusịrị Jehova ekpere a dum, rịọkwa arịrịọ ka o meere ya amara, o si n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, bụ́ ebe o gburu ikpere+ n’ala gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe,+ bilie;
5 Eyi m uwe mwụda m na uwe elu m na-enweghị aka nke m dọwara adọwa wee bilie mgbe a na-achụ àjà ọka+ nke mgbede, ka m wedasịrị onwe ala m, wee gbuo ikpere+ n’ala gbasapụrụ Jehova bụ́ Chineke m ọbụ aka m.+