2 Ihe E Mere 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee guzoro n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, n’ihu ọgbakọ Izrel dum.+ O wee gbasapụ ọbụ aka ya.+ Ezra 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eyi m uwe mwụda m na uwe elu m na-enweghị aka nke m dọwara adọwa wee bilie mgbe a na-achụ àjà ọka+ nke mgbede, ka m wedasịrị onwe ala m, wee gbuo ikpere+ n’ala gbasapụrụ Jehova bụ́ Chineke m ọbụ aka m.+
5 Eyi m uwe mwụda m na uwe elu m na-enweghị aka nke m dọwara adọwa wee bilie mgbe a na-achụ àjà ọka+ nke mgbede, ka m wedasịrị onwe ala m, wee gbuo ikpere+ n’ala gbasapụrụ Jehova bụ́ Chineke m ọbụ aka m.+