Ọpụpụ 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mozis wee si n’obodo ahụ Fero nọ pụọ gaa gbasapụrụ Jehova aka ya, égbè eluigwe ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ wee malite ịkwụsị, mmiri kwụsịkwara izo n’ala ahụ.+ Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nụrụ olu arịrịọ m mgbe m na-etiku gị maka enyemaka,Mgbe m nọ n’ime ime ebe nsọ gị+ gbasaa aka m.+ 1 Timoti 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, n’ebe niile, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke na-ekpe ekpere, na-eweli aka na-eguzosi ike n’ihe,+ n’abụghị n’ọnụma+ na nrụrịta ụka.+
33 Mozis wee si n’obodo ahụ Fero nọ pụọ gaa gbasapụrụ Jehova aka ya, égbè eluigwe ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ wee malite ịkwụsị, mmiri kwụsịkwara izo n’ala ahụ.+
8 Ya mere, n’ebe niile, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke na-ekpe ekpere, na-eweli aka na-eguzosi ike n’ihe,+ n’abụghị n’ọnụma+ na nrụrịta ụka.+