14 Jehova ekwuwokwa ugbu a, sị: “Tupu afọ atọ agafee, dị ka afọ nke onye ọrụ e goro ego si dị,+ a ga-eji ụdị oké ọgba aghara ọ bụla weda ebube+ Moab ala, ndị fọdụrụnụ ga-abụkwa mmadụ ole na ole, ndị na-adịghị ike.”+
8 Onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abata n’obodo gị niile,+ ọ dịghị obodo ga-alanahụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi, a ga-alakwa ala dị larịị n’iyi, ọ bụ ihe Jehova kwuru.