Aịzaya 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma ugbu a, Jehova kwuru, sị: “Moab dị ebube, ma a ga-eji ọgba aghara na-enweghị atụ menye ya ihere tupu afọ atọ agafee. A ga-agụ afọ atọ a otú onye e goro ọrụ si agụ oge.* Ọ bụkwa mmadụ ole na ole na-adịghị ike ga-afọ na Moab.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:14 Amụma Aịsaịa I, p. 194
14 Ma ugbu a, Jehova kwuru, sị: “Moab dị ebube, ma a ga-eji ọgba aghara na-enweghị atụ menye ya ihere tupu afọ atọ agafee. A ga-agụ afọ atọ a otú onye e goro ọrụ si agụ oge.* Ọ bụkwa mmadụ ole na ole na-adịghị ike ga-afọ na Moab.”+