Aịzaya 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ekwuwokwa ugbu a, sị: “Tupu afọ atọ agafee, dị ka afọ nke onye ọrụ e goro ego si dị,+ a ga-eji ụdị oké ọgba aghara ọ bụla weda ebube+ Moab ala, ndị fọdụrụnụ ga-abụkwa mmadụ ole na ole, ndị na-adịghị ike.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:14 Amụma Aịsaịa I, p. 194
14 Jehova ekwuwokwa ugbu a, sị: “Tupu afọ atọ agafee, dị ka afọ nke onye ọrụ e goro ego si dị,+ a ga-eji ụdị oké ọgba aghara ọ bụla weda ebube+ Moab ala, ndị fọdụrụnụ ga-abụkwa mmadụ ole na ole, ndị na-adịghị ike.”+