Jeremaya 43:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, ha batara n’ala Ijipt,+ n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru; ha wee bịarute Tapanhis.+ Hosia 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha na-achụrụ m anụ n’àjà dị ka onyinye,+ ha na-erikwa ihe Jehova na-enweghị obi ụtọ na ya.+ Ugbu a, ọ ga-echeta njehie ha, meekwa ka ha zaa ajụjụ maka mmehie ha.+ Ha laghachiri n’Ijipt.+ Zekaraya 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-esi n’ala Ijipt kpọlata ha;+ m ga-esikwa n’Asiria kpọkọta ha;+ m ga-akpọta ha n’ala Gilied+ nakwa na Lebanọn, ọ gaghịkwa aba ha.+
7 N’ikpeazụ, ha batara n’ala Ijipt,+ n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru; ha wee bịarute Tapanhis.+
13 Ha na-achụrụ m anụ n’àjà dị ka onyinye,+ ha na-erikwa ihe Jehova na-enweghị obi ụtọ na ya.+ Ugbu a, ọ ga-echeta njehie ha, meekwa ka ha zaa ajụjụ maka mmehie ha.+ Ha laghachiri n’Ijipt.+
10 M ga-esi n’ala Ijipt kpọlata ha;+ m ga-esikwa n’Asiria kpọkọta ha;+ m ga-akpọta ha n’ala Gilied+ nakwa na Lebanọn, ọ gaghịkwa aba ha.+