Jeremaya 50:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ịta ahịhịa ya,+ ọ ga-atakwa nri n’ugwu Kamel+ nakwa na Beshan;+ afọ ga-ejukwa mkpụrụ obi ya n’ógbè Ifrem+ na Gilied+ ndị bụ́ ugwu ugwu.’” Ndị Rom 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na achọghị m ka unu ghara ịma banyere ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịbụ ndị nwere uche n’anya onwe ha: na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi+ ruo mgbe ọnụ ọgụgụ zuru ezu+ nke ndị mba ọzọ batara,+
19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ịta ahịhịa ya,+ ọ ga-atakwa nri n’ugwu Kamel+ nakwa na Beshan;+ afọ ga-ejukwa mkpụrụ obi ya n’ógbè Ifrem+ na Gilied+ ndị bụ́ ugwu ugwu.’”
25 N’ihi na achọghị m ka unu ghara ịma banyere ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịbụ ndị nwere uche n’anya onwe ha: na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi+ ruo mgbe ọnụ ọgụgụ zuru ezu+ nke ndị mba ọzọ batara,+