1 Ndị Kọrịnt 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka mmadụ were anyị dị ka ndị nọ n’okpuru+ Kraịst na ndị na-elekọta+ ihe nzuzo dị nsọ+ nke Chineke. Ndị Efesọs 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ọgbọ ndị ọzọ, e meghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a+ dị ka mmụọ nsọ kpugheere+ ya ndịozi na ndị amụma+ ya dị nsọ ugbu a,
5 N’ọgbọ ndị ọzọ, e meghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a+ dị ka mmụọ nsọ kpugheere+ ya ndịozi na ndị amụma+ ya dị nsọ ugbu a,