Matiu 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee zaa, sị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ+ nke alaeze eluigwe, ma e nyeghị ndị ahụ ikike ya.+ Ndị Rom 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye ahụ+ nke pụrụ ime ka unu guzosie ike dị ka ozi ọma m na-ezisa si dị, dịkwa ka nkwusa m na-ekwusa banyere Jizọs Kraịst si dị, dị ka mkpughe e kpughere ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ si dị, nke e zoro ezo kemgbe,
11 O wee zaa, sị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ+ nke alaeze eluigwe, ma e nyeghị ndị ahụ ikike ya.+
25 Onye ahụ+ nke pụrụ ime ka unu guzosie ike dị ka ozi ọma m na-ezisa si dị, dịkwa ka nkwusa m na-ekwusa banyere Jizọs Kraịst si dị, dị ka mkpughe e kpughere ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ si dị, nke e zoro ezo kemgbe,