Luk 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ sịrị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke alaeze Chineke, ma a na-eji ihe atụ agwa ndị ọzọ okwu,+ ka ha wee na-ele anya ma na-ele na nkịtị, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ pụtara.+
10 Ọ sịrị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke alaeze Chineke, ma a na-eji ihe atụ agwa ndị ọzọ okwu,+ ka ha wee na-ele anya ma na-ele na nkịtị, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ pụtara.+