Luk 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 dị nnọọ ka ndị ji anya ha hụ+ ihe ndị a site ná mmalite,+ ndị kwusakwara ozi ahụ,+ nyefere anyị ihe ndị a, 2 Ndị Kọrịnt 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, anyị+ bụ ndị nnọchiteanya+ nọ n’ọnọdụ Kraịst,+ dị ka à ga-asị na Chineke na-arịọsi arịrịọ ike site n’ọnụ anyị.+ Dị ka ndị nọ n’ọnọdụ Kraịst, anyị na-arịọ,+ sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.”
2 dị nnọọ ka ndị ji anya ha hụ+ ihe ndị a site ná mmalite,+ ndị kwusakwara ozi ahụ,+ nyefere anyị ihe ndị a,
20 Ya mere, anyị+ bụ ndị nnọchiteanya+ nọ n’ọnọdụ Kraịst,+ dị ka à ga-asị na Chineke na-arịọsi arịrịọ ike site n’ọnụ anyị.+ Dị ka ndị nọ n’ọnọdụ Kraịst, anyị na-arịọ,+ sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.”