Ndị Rom 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ọ bụrụ na ụkwụ ha zọhiere ghọọrọ ụwa akụ̀, mbelata ha belatara aghọọkwara ndị mba ọzọ akụ̀,+ lee ka ọnụ ọgụgụ ha zuru ezu+ ga-esi bụrụ akụ̀ karị! Mkpughe 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+
12 Ma ọ bụrụ na ụkwụ ha zọhiere ghọọrọ ụwa akụ̀, mbelata ha belatara aghọọkwara ndị mba ọzọ akụ̀,+ lee ka ọnụ ọgụgụ ha zuru ezu+ ga-esi bụrụ akụ̀ karị!
4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+