Ndị Rom 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ̀ bụ ka gịnị mee? Ihe ahụ Izrel na-achọsi ike ka ọ na-enwetaghị,+ ma ndị a họọrọ+ nwetara ya. Ndị ọzọ ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi;+ 2 Ndị Kọrịnt 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma e mere ka ike iche echiche ha ghara ịdịkwa nkọ.+ N’ihi na ruo taa, a dịghị ekpupụ otu ákwà mkpuchi ahụ mgbe a na-agụ ọgbụgba ndụ+ ochie ahụ, n’ihi na a na-ewepụ ya site n’aka Kraịst.+
7 Ọ̀ bụ ka gịnị mee? Ihe ahụ Izrel na-achọsi ike ka ọ na-enwetaghị,+ ma ndị a họọrọ+ nwetara ya. Ndị ọzọ ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi;+
14 Ma e mere ka ike iche echiche ha ghara ịdịkwa nkọ.+ N’ihi na ruo taa, a dịghị ekpupụ otu ákwà mkpuchi ahụ mgbe a na-agụ ọgbụgba ndụ+ ochie ahụ, n’ihi na a na-ewepụ ya site n’aka Kraịst.+