Hosia 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya. Emọs 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ejiriwo Ebube Jekọb ṅụọ iyi,+ sị, ‘Ọ dịghị mgbe m ga-echezọ ọrụ ha niile.+
9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.