Diuterọnọmi 33:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+ Abụ Ọma 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-ahọtara anyị ihe nketa anyị,+Ya bụ, ihe Jekọb, bụ́ onye ọ hụrụ n’anya, ji anya isi.+ Sila. Abụ Ọma 68:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Kwuonụ na ọ bụ Chineke nwe ike.+Ọ bụ ya na-achị Izrel, ike ya dịkwa n’ígwé ojii.+
26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+