Diuterọnọmi 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu.+ Ọ bụ unu ka Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ịbụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe pụrụ iche, n’etiti ndị niile nọ n’elu ala.+ Malakaị 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “M hụrụ unu n’anya,”+ ka Jehova kwuru. Unu onwe unu asịwo: “Olee otú i si hụ anyị n’anya?”+ “Ọ̀ bụ na Isọ abụghị nwanne Jekọb?”+ ka Jehova kwuru. “Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,+
6 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu.+ Ọ bụ unu ka Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ịbụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe pụrụ iche, n’etiti ndị niile nọ n’elu ala.+
2 “M hụrụ unu n’anya,”+ ka Jehova kwuru. Unu onwe unu asịwo: “Olee otú i si hụ anyị n’anya?”+ “Ọ̀ bụ na Isọ abụghị nwanne Jekọb?”+ ka Jehova kwuru. “Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,+