Hosia 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee lọghachi, ma ha alọghachighị n’ezi ofufe;+ ha dị ka ụta a na-ekwesighị ike.+ A ga-eji mma agha gbuo ndị isi ha n’ihi nkatọ ire ha katọrọ.+ Nke a ga-abụ emo a ga-akwa ha n’ala Ijipt.”+ Hosia 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha agaghị ebi n’ala Jehova,+ Ifrem ga-alaghachi Ijipt,+ ha ga-erikwa ihe na-adịghị ọcha n’Asiria.+
16 Ha wee lọghachi, ma ha alọghachighị n’ezi ofufe;+ ha dị ka ụta a na-ekwesighị ike.+ A ga-eji mma agha gbuo ndị isi ha n’ihi nkatọ ire ha katọrọ.+ Nke a ga-abụ emo a ga-akwa ha n’ala Ijipt.”+