Ezikiel 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha wee bata ná mba dị iche iche ha batara. Ndị mmadụ wee na-emetọ aha nsọ m+ mgbe ha na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ndị a bụ ndị Jehova, ọ bụkwa n’ala ya ka ha si pụta.’+ Hosia 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha agaghị ebi n’ala Jehova,+ Ifrem ga-alaghachi Ijipt,+ ha ga-erikwa ihe na-adịghị ọcha n’Asiria.+
20 Ha wee bata ná mba dị iche iche ha batara. Ndị mmadụ wee na-emetọ aha nsọ m+ mgbe ha na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ndị a bụ ndị Jehova, ọ bụkwa n’ala ya ka ha si pụta.’+