Ọnụ Ọgụgụ 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ‘Ihe mere Jehova ji gbuo ndị a n’ala ịkpa+ bụ na o nweghị ike ịkpọba ha n’ala nke ọ ṅụụrụ ha iyi inye ha.’ Joshụa 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+
16 ‘Ihe mere Jehova ji gbuo ndị a n’ala ịkpa+ bụ na o nweghị ike ịkpọba ha n’ala nke ọ ṅụụrụ ha iyi inye ha.’
9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+