Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 32:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Gịnị mere ndị Ijipt+ ga-eji asị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’elu ala’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ,+ gbanweekwa obi+ gị n’ihe ọjọọ a nke ị ga-eme ka ọ bịakwasị ndị gị.

  • Diuterọnọmi 32:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+

      Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+

      Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+

      Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+

  • Abụ Ọma 106:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 O wee zọpụta ha n’ihi aha ya,+

      Ka o wee mee ka a mara ịdị ike ya.+

  • Abụ Ọma 143:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Jehova, biko, chebe m ndụ+ n’ihi aha gị.+

      Napụta mkpụrụ obi m n’ahụhụ+ n’ihi ezi omume gị.+

  • Ezikiel 20:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 M wee mee ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’anya mba dị iche iche ha nọ,+ n’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha mara m mgbe m na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya