Diuterọnọmi 9:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 ka ala+ nke i si kpọpụta anyị wee ghara ịsị: “Ọ bụ n’ihi na ike adịghị Jehova ịkpọga ha n’ala o kwere ha ná nkwa, ọ bụkwa n’ihi na ọ kpọrọ ha asị mere o ji kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ala ịkpa.”+ Diuterọnọmi 32:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+ Joshụa 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+
28 ka ala+ nke i si kpọpụta anyị wee ghara ịsị: “Ọ bụ n’ihi na ike adịghị Jehova ịkpọga ha n’ala o kwere ha ná nkwa, ọ bụkwa n’ihi na ọ kpọrọ ha asị mere o ji kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ala ịkpa.”+
27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+
9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+