Aịzaya 52:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ugbu a kwa, gịnị ka m nwere n’ebe a?” ka Jehova kwuru. “N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.+ Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu,”+ ka Jehova kwuru, “a nọkwa na-elelị aha m ogologo ụbọchị dum.+ Ndị Rom 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “a na-ekwulu aha Chineke n’etiti ndị mba ọzọ n’ihi unu”;+ dị nnọọ ka e dere ya.
5 “Ugbu a kwa, gịnị ka m nwere n’ebe a?” ka Jehova kwuru. “N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.+ Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu,”+ ka Jehova kwuru, “a nọkwa na-elelị aha m ogologo ụbọchị dum.+