14 E mesịa, a pịara+ ndị isi+ ụmụ Izrel ihe, bụ́ ndị ndị isi ọrụ Fero mere ndị isi ha, na-asị: “Gịnị mere unu akpụchaghị brik+ ole e kenyere unu dị ka unu na-akpụbu, ma ụnyaahụ ma taa?”+
17 “Izrel bụ atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria ripịara ha na nke mbụ.+ Nebukadreza eze Babịlọn tara ọkpụkpụ ha na nke ikpeazụ a.+