Abụ Ọma 123:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ịkwa emo nke ndị tụsaara ahụ́ ezuwo mkpụrụ obi anyị ahụ́,+Tinyere nlelị nke ndị mpako.+ Abụ Ákwá 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị iro gị niile emeghewo ọnụ ha megide gị.+Ha afụwo mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé.+ Ha asịwo: “Anyị ga-eloda ya.+Taa bụ n’ezie ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya.+ Anyị enwetawo ya! Anyị ahụwo ya!”+
16 Ndị iro gị niile emeghewo ọnụ ha megide gị.+Ha afụwo mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé.+ Ha asịwo: “Anyị ga-eloda ya.+Taa bụ n’ezie ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya.+ Anyị enwetawo ya! Anyị ahụwo ya!”+