Abụ Ọma 73:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi ya, ha ejiriwo mpako mere ihe olu;+Ime ihe ike na-ekpuchikwa ha dị ka uwe.+ Jeremaya 48:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+ 1 Ndị Kọrịnt 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 mgbe a na-ekwutọ anyị, anyị na-arịọsi arịrịọ ike;+ ruo ugbu a, anyị dị ka ihe ụwa kpofuru ekpofu, ihe e si n’ihe niile wụfuo.+
29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+
13 mgbe a na-ekwutọ anyị, anyị na-arịọsi arịrịọ ike;+ ruo ugbu a, anyị dị ka ihe ụwa kpofuru ekpofu, ihe e si n’ihe niile wụfuo.+