Abụ Ọma 109:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E wee yiwe ya nkọcha dị ka uwe.+O wee bamie ya n’ahụ́ dị ka mmiri,+Bamiekwa ya n’ọkpụkpụ dị ka mmanụ. Ilu 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Enwerela onye na-eme ihe ike anyaụfụ,+ ahọrọkwala ụzọ ya ọ bụla.+ Jems 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu amawo onye ezi omume ikpe, unu egbuwo ya. Ọ́ dịghị emegide unu?+
18 E wee yiwe ya nkọcha dị ka uwe.+O wee bamie ya n’ahụ́ dị ka mmiri,+Bamiekwa ya n’ọkpụkpụ dị ka mmanụ.