Abụ Ọma 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ewela iwe n’ihi ndị na-eme ihe ọjọọ.+Ekwosola ndị na-eme ajọ omume ekworo.+ Ilu 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka obi gị ghara inwere ndị mmehie anyaụfụ,+ kama na-atụ egwu Jehova ogologo ụbọchị dum.+ Ilu 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Enwerela ndị ọjọọ anyaụfụ,+ ka agụụ gị na ha ịkpakọrịta ghara ịgụ gị.+ Ilu 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ewesola ndị na-eme ihe ọjọọ iwe. Enwerela ndị ajọ omume anyaụfụ.+