Abụ Ọma 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ewela iwe n’ihi ndị na-eme ihe ọjọọ.+Ekwosola ndị na-eme ajọ omume ekworo.+ Ilu 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Enwerela onye na-eme ihe ike anyaụfụ,+ ahọrọkwala ụzọ ya ọ bụla.+ Ilu 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Enwerela ndị ọjọọ anyaụfụ,+ ka agụụ gị na ha ịkpakọrịta ghara ịgụ gị.+