Job 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee onye ọ bụla nke dị mpako, wetuo ya ala,+Zọdakwa ndị ajọ omume kpọmkwem n’ebe ha nọ. Ilu 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi mmadụ na-adị elu tupu nkụpịa abịa,+ ịdị umeala n’obi na-abịakwa tupu otuto.+ Aịzaya 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga na-eti aka n’ime ya dị ka ebe onye na-egwu mmiri na-eti aka iji gwuo mmiri. Ọ ga-ewedakwa mpako ya+ site n’iji akọ na-emegharị aka ya. Jems 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, obiọma na-erughịrị mmadụ nke ọ na-egosi ka ukwuu.+ N’ihi ya, o kwuru, sị: “Chineke na-emegide ndị mpako,+ ma ọ na-egosi ndị dị umeala n’obi obiọma na-erughịrị mmadụ.”+
11 Ọ ga na-eti aka n’ime ya dị ka ebe onye na-egwu mmiri na-eti aka iji gwuo mmiri. Ọ ga-ewedakwa mpako ya+ site n’iji akọ na-emegharị aka ya.
6 Ma, obiọma na-erughịrị mmadụ nke ọ na-egosi ka ukwuu.+ N’ihi ya, o kwuru, sị: “Chineke na-emegide ndị mpako,+ ma ọ na-egosi ndị dị umeala n’obi obiọma na-erughịrị mmadụ.”+