Abụ Ọma 73:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee! Ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, bụ́ ndị tụsaara ahụ́ ruo mgbe a na-akaghị aka.+Ha emewo ka akụ̀ ha dị ukwuu.+ Abụ Ọma 119:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ndị mpako akwawo m emo gabiga ókè.+Ma esighị m n’iwu gị pụọ.+ Jeremaya 48:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa.
12 Lee! Ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, bụ́ ndị tụsaara ahụ́ ruo mgbe a na-akaghị aka.+Ha emewo ka akụ̀ ha dị ukwuu.+
11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa.