Job 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụkwụ m agbasowo nzọụkwụ ya;Ụzọ ya ka m gbasoworo, adịghịkwa m ahapụ ya.+ Abụ Ọma 44:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Obi anyị esighị n’ebe ị nọ pụọ,+Ụkwụ anyị esighịkwa n’ụzọ gị pụọ.+ Abụ Ọma 119:157 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 157 Ndị na-akpagbu m na ndị na-emegide m dị ọtụtụ.+Ma esighị m n’ihe ncheta gị pụọ.+