Abụ Ọma 123:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ịkwa emo nke ndị tụsaara ahụ́ ezuwo mkpụrụ obi anyị ahụ́,+Tinyere nlelị nke ndị mpako.+ Ilu 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ị maara ihe, ọ bụ onwe gị ka ị maara ya;+ ọ bụrụkwa na ị kwawo emo, ị ga-eburu ya, naanị gị.+
12 Ọ bụrụ na ị maara ihe, ọ bụ onwe gị ka ị maara ya;+ ọ bụrụkwa na ị kwawo emo, ị ga-eburu ya, naanị gị.+