Abụ Ọma 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị sịrị: “Anyị ga-eji ire anyị nwee mmeri.+Anyị ga-eji egbugbere ọnụ anyị na-ekwu ihe masịrị anyị. Ònye ga-abụ nna anyị ukwu?” Abụ Ọma 73:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emewo ka itu ọnụ ha ruo n’eluigwe,+Ha na-ejegharị n’ụwa, jiri ire ha na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.+ Aịzaya 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na Jeruselem asụwo ngọngọ, Juda adawokwa,+ n’ihi na ọnụ ha na omume ha na-emegide Jehova,+ site n’inupụ isi n’ihu Onye dị ebube.+
4 Ndị sịrị: “Anyị ga-eji ire anyị nwee mmeri.+Anyị ga-eji egbugbere ọnụ anyị na-ekwu ihe masịrị anyị. Ònye ga-abụ nna anyị ukwu?”
9 Ha emewo ka itu ọnụ ha ruo n’eluigwe,+Ha na-ejegharị n’ụwa, jiri ire ha na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.+
8 N’ihi na Jeruselem asụwo ngọngọ, Juda adawokwa,+ n’ihi na ọnụ ha na omume ha na-emegide Jehova,+ site n’inupụ isi n’ihu Onye dị ebube.+