Ọpụpụ 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-eme ememme achịcha na-ekoghị eko.+ Ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko+ ụbọchị asaa, dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu, n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,+ n’ihi na ọ bụ na ya ka i si n’Ijipt pụta. Ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu m.+ Levitikọs 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Abalị iri na ise n’ọnwa a bụ ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko nke a na-emere Jehova.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa.+ Ọnụ Ọgụgụ 28:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 A ga-eme ememme n’abalị iri na ise n’ọnwa ahụ. A ga-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa.+
15 Ị ga-eme ememme achịcha na-ekoghị eko.+ Ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko+ ụbọchị asaa, dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu, n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,+ n’ihi na ọ bụ na ya ka i si n’Ijipt pụta. Ọ dịghịkwa onye ga-agba aka bịa n’ihu m.+
6 “‘Abalị iri na ise n’ọnwa a bụ ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko nke a na-emere Jehova.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa.+