Levitikọs 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Abalị iri na ise n’ọnwa a bụ ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko nke a na-emere Jehova.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa.+ Luk 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko wee ruo, bụ́ ụbọchị a na-aghaghị ịchụ anụ e ji eme ememme ngabiga n’àjà;+
6 “‘Abalị iri na ise n’ọnwa a bụ ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko nke a na-emere Jehova.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa.+
7 Ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko wee ruo, bụ́ ụbọchị a na-aghaghị ịchụ anụ e ji eme ememme ngabiga n’àjà;+